Chioma gbara isi akwara na nwa nwoke o ku n’aka bụ Hope bụ nwa ya nwoke. Dịka mbọ ọ gbara afọ asatọ ịmụta nwa kụrụ afọ n’ala, ọ hụtara nwa ahụ dịka ọrụ ebube.
Odulesi sị na ya enyela onwe ya aha Igbo, nke bụ Chukwuemeka, nyekwa nwa ya nwaanyị aha Igbo - Chioma, ebe aha Igbo nwa ya nwoke bụ Chinedu. Gere akụkọ a n'uju n'onyonyo dị n'elu.
Some results have been hidden because they may be inaccessible to you
Show inaccessible results